1 Ndị Eze 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ gbakwụnyekwara ihe owuwu gburugburu akụkụ mgbidi ụlọ ahụ, ná mgbidi ụlọ ahụ gburugburu ụlọ nsọ ahụ nakwa ọnụ ụlọ dị n’ime ime,+ wuokwa ụlọ ndị dị n’akụkụ+ gburugburu ya. Ndị Hibru 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma n’azụ ákwà mgbochi nke abụọ ahụ,+ e nwere nkebi dị n’ụlọikwuu ahụ nke a kpọrọ “Ebe Kasị Nsọ.”+
5 Ọ gbakwụnyekwara ihe owuwu gburugburu akụkụ mgbidi ụlọ ahụ, ná mgbidi ụlọ ahụ gburugburu ụlọ nsọ ahụ nakwa ọnụ ụlọ dị n’ime ime,+ wuokwa ụlọ ndị dị n’akụkụ+ gburugburu ya.