2 Ihe E Mere 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nku cherọb nke ọzọ nke dị kubit ise na-eru n’ahụ́ ụlọ ahụ, nku nke ọzọ nke dịkwa kubit ise na-emetụ nku cherọb nke ọzọ.+ 2 Ihe E Mere 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, nku cherọb ndị ahụ gbasara agbasa n’ebe a dọbara Igbe ahụ, nke mere na cherọb ndị ahụ si n’elu+ kpuchie Igbe ahụ na okporo osisi ya.+
12 Nku cherọb nke ọzọ nke dị kubit ise na-eru n’ahụ́ ụlọ ahụ, nku nke ọzọ nke dịkwa kubit ise na-emetụ nku cherọb nke ọzọ.+
8 Ya mere, nku cherọb ndị ahụ gbasara agbasa n’ebe a dọbara Igbe ahụ, nke mere na cherọb ndị ahụ si n’elu+ kpuchie Igbe ahụ na okporo osisi ya.+