Mkpughe 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọnụ ụzọ ámá iri na abụọ ahụ bụkwa nkume pel iri na abụọ; e ji otu nkume pel+ rụọ nke ọ bụla n’ime ọnụ ụzọ ámá ndị ahụ. Okporo ámá nke obodo ahụ bụkwa ezi ọlaedo, dị ka enyo a na-ahụ ihe dị n’azụ ya.
21 Ọnụ ụzọ ámá iri na abụọ ahụ bụkwa nkume pel iri na abụọ; e ji otu nkume pel+ rụọ nke ọ bụla n’ime ọnụ ụzọ ámá ndị ahụ. Okporo ámá nke obodo ahụ bụkwa ezi ọlaedo, dị ka enyo a na-ahụ ihe dị n’azụ ya.