-
Ezikiel 41:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 Ọnụ ụzọ nke ọ bụla nwere ibo abụọ, ha abụọ pụkwara ịga ihu na azụ. Otu ọnụ ụzọ nwere ibo abụọ, nke ọzọ enweekwa ibo abụọ.
-