16 Ị ga-arụnye oghere ìhè ga-esi na-abata [ma ọ bụ, windo] n’ụgbọ ahụ, ị ga-arụcha akụkụ ya ka ọ fọdụ otu kubit ka o ruo n’elu ya, ị ga-arụnyekwa ọnụ ụzọ ụgbọ ahụ n’akụkụ ya;+ ị ga-arụkwa ya ka ọ dị okpukpu okpukpu, otu n’ala, otu n’etiti, otu n’elu.