1 Ndị Eze 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O jikwa osisi mmanụ+ rụọ ibo+ ọnụ ụzọ nke ọnụ ụlọ dị n’ime ime: idé ndị dị n’akụkụ, awara ụzọ na akụkụ nke ise.
31 O jikwa osisi mmanụ+ rụọ ibo+ ọnụ ụzọ nke ọnụ ụlọ dị n’ime ime: idé ndị dị n’akụkụ, awara ụzọ na akụkụ nke ise.