Ọpụpụ 26:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ị ga-ekonye ákwà mgbochi ahụ n’okpuru nko ndị ahụ ma bubata igbe ihe àmà+ ahụ n’ime ebe ahụ e konyere ákwà mgbochi ahụ; ákwà mgbochi ahụ ga-ekebiri unu Ebe Nsọ+ na Ebe Kasị Nsọ.+ Ọpụpụ 40:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ahu, o bubatara Igbe ahụ n’ụlọikwuu ahụ ma konye ákwà mgbochi+ ahụ ka a ghara ịbịa igbe ihe àmà+ ahụ nso, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
33 Ị ga-ekonye ákwà mgbochi ahụ n’okpuru nko ndị ahụ ma bubata igbe ihe àmà+ ahụ n’ime ebe ahụ e konyere ákwà mgbochi ahụ; ákwà mgbochi ahụ ga-ekebiri unu Ebe Nsọ+ na Ebe Kasị Nsọ.+
21 Mgbe ahu, o bubatara Igbe ahụ n’ụlọikwuu ahụ ma konye ákwà mgbochi+ ahụ ka a ghara ịbịa igbe ihe àmà+ ahụ nso, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.