2 Samuel 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+ 2 Ihe E Mere 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ naanị na ọ bụghị gị ga-ewu ụlọ ahụ,+ kama ọ bụ nwa gị nke ga-esi n’úkwù gị pụta ga-ewuru aha m ụlọ.’+
13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+
9 Ọ bụ naanị na ọ bụghị gị ga-ewu ụlọ ahụ,+ kama ọ bụ nwa gị nke ga-esi n’úkwù gị pụta ga-ewuru aha m ụlọ.’+