Mak 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ezie, ana m asị unu na a ga-agbaghara ụmụ mmadụ ihe niile, n’agbanyeghị mmehie niile ha mere na nkwulu niile ha kwuluru.+ Luk 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 [Ma Jizọs nọ na-asị: “Nna, gbaghara+ ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na-eme.”]* Ha fekwara nza ka ha wee kesaa uwe ya.+
28 N’ezie, ana m asị unu na a ga-agbaghara ụmụ mmadụ ihe niile, n’agbanyeghị mmehie niile ha mere na nkwulu niile ha kwuluru.+
34 [Ma Jizọs nọ na-asị: “Nna, gbaghara+ ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na-eme.”]* Ha fekwara nza ka ha wee kesaa uwe ya.+