Diuterọnọmi 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee sị m, ‘Bilie, butere ndị a ụzọ ka ha wee kwalie, ka ha wee banye ma nweta ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.’+
11 Jehova wee sị m, ‘Bilie, butere ndị a ụzọ ka ha wee kwalie, ka ha wee banye ma nweta ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.’+