2 Ihe E Mere 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E ji ọlaedo+ mee arịa niile Eze Sọlọmọn ji aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ e jikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa mee arịa niile dị n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ Ọ dịghị ihe ọ bụla e ji ọlaọcha mee; a gụrụ ya dị ka ihe na-enweghị ihe ọ bụ+ ma ọlị n’ụbọchị Sọlọmọn.
20 E ji ọlaedo+ mee arịa niile Eze Sọlọmọn ji aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ e jikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa mee arịa niile dị n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ Ọ dịghị ihe ọ bụla e ji ọlaọcha mee; a gụrụ ya dị ka ihe na-enweghị ihe ọ bụ+ ma ọlị n’ụbọchị Sọlọmọn.