-
Jenesis 34:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Mkpụrụ obi ya wee malite ịrapara n’ebe Daịna nwa Jekọb nọ, o wee hụ nwa agbọghọ ahụ n’anya ma na-agwa nwa agbọghọ ahụ okwu ga-eru ya n’obi.
-