1 Samuel 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee ruo na ngwa ngwa e bubatara igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ha mara ụlọikwuu, ndị Izrel niile malitere iti mkpu n’oké olu,+ nke mere na ebe niile gbara aghara.
5 O wee ruo na ngwa ngwa e bubatara igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ha mara ụlọikwuu, ndị Izrel niile malitere iti mkpu n’oké olu,+ nke mere na ebe niile gbara aghara.