2 Ndị Eze 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Rabshake+ wee sị ha: “Biko, gwanụ Hezekaya, sị, ‘Nke a bụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria, kwuru: “Gịnị ka ị tụkwasịrị obi nke na-enye gị obi ike?+
19 Rabshake+ wee sị ha: “Biko, gwanụ Hezekaya, sị, ‘Nke a bụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria, kwuru: “Gịnị ka ị tụkwasịrị obi nke na-enye gị obi ike?+