Diuterọnọmi 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+ Aịzaya 36:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ruo mgbe m ga-abịa kpọrọ unu laa n’ala nke dị ka ala unu,+ ala ọka* na mmanya ọhụrụ, ala achịcha na ubi vaịn;
8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+
17 ruo mgbe m ga-abịa kpọrọ unu laa n’ala nke dị ka ala unu,+ ala ọka* na mmanya ọhụrụ, ala achịcha na ubi vaịn;