Jenesis 37:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe e mesịrị, Ruben gaghachiri n’olulu mmiri ahụ, lee, Josef anọghị n’olulu mmiri ahụ. O wee dọwaa uwe ya.+ 2 Ndị Eze 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na ngwa ngwa eze nụrụ ihe e kwuru n’akwụkwọ iwu ahụ, ọ dọwara uwe ya ozugbo.+
29 Mgbe e mesịrị, Ruben gaghachiri n’olulu mmiri ahụ, lee, Josef anọghị n’olulu mmiri ahụ. O wee dọwaa uwe ya.+