Aịzaya 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Hezekaya wee nata ndị ozi ahụ akwụkwọ ozi ahụ wee gụọ ya.+ E mesịa, Hezekaya gbagooro n’ụlọ Jehova gbasaa ya n’ihu Jehova.+
14 Hezekaya wee nata ndị ozi ahụ akwụkwọ ozi ahụ wee gụọ ya.+ E mesịa, Hezekaya gbagooro n’ụlọ Jehova gbasaa ya n’ihu Jehova.+