Aịzaya 37:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Aịzaya nwa Emọz wee zigara Hezekaya ozi, sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ebe ọ bụ na i kpekuwo m ekpere banyere Senakerib eze Asiria,+
21 Aịzaya nwa Emọz wee zigara Hezekaya ozi, sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ebe ọ bụ na i kpekuwo m ekpere banyere Senakerib eze Asiria,+