Jenesis 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ndị Filistia sụchiri olulu mmiri niile ndị na-ejere nna ya ozi gwuru n’ụbọchị Ebreham nna ya,+ ha na-ekporo ájá kpochie ha.+ 2 Ihe E Mere 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, a kpọkọtara ọtụtụ ndị, ha wee sụchie isi mmiri niile, kpochiekwa iyi+ na-asọfe n’etiti ala ahụ, wee sị: “Gịnị mere ndị eze Asiria ga-eji bịa wee hụ mmiri buru ibu?”
15 Ma ndị Filistia sụchiri olulu mmiri niile ndị na-ejere nna ya ozi gwuru n’ụbọchị Ebreham nna ya,+ ha na-ekporo ájá kpochie ha.+
4 Ya mere, a kpọkọtara ọtụtụ ndị, ha wee sụchie isi mmiri niile, kpochiekwa iyi+ na-asọfe n’etiti ala ahụ, wee sị: “Gịnị mere ndị eze Asiria ga-eji bịa wee hụ mmiri buru ibu?”