Aịzaya 38:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 N’oge ahụ, Hezekaya rịara ọrịa ruo n’ọnụ ọnwụ.+ Aịzaya+ nwa Emọz onye amụma wee bịakwute ya, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Nye ezinụlọ gị iwu,+ n’ihi na gị onwe gị ga-anwụ, ị gaghị adị ndụ.’”+
38 N’oge ahụ, Hezekaya rịara ọrịa ruo n’ọnụ ọnwụ.+ Aịzaya+ nwa Emọz onye amụma wee bịakwute ya, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Nye ezinụlọ gị iwu,+ n’ihi na gị onwe gị ga-anwụ, ị gaghị adị ndụ.’”+