Abụ Ọma 145:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova nọ ndị niile na-akpọku ya nso,+Bụ́ ndị niile na-akpọku ya n’eziokwu.+ Jọn 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke bụ Mmụọ,+ ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.”+