1 Ndị Eze 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Emewokwa m ka puku mmadụ asaa fọdụ n’Izrel,+ bụ́ ikpere niile na-egbubereghị Bel n’ala,+ na ọnụ ọ bụla nke na-esusubeghị ya.”+ Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.
18 Emewokwa m ka puku mmadụ asaa fọdụ n’Izrel,+ bụ́ ikpere niile na-egbubereghị Bel n’ala,+ na ọnụ ọ bụla nke na-esusubeghị ya.”+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.