1 Ndị Eze 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee na-eme oké ihe arụ site n’iso arụsị dị iche iche na-asọ oyi ka nsị,+ dị ka ihe niile ndị Amọraịt mere si dị, bụ́ ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel.’”+
26 O wee na-eme oké ihe arụ site n’iso arụsị dị iche iche na-asọ oyi ka nsị,+ dị ka ihe niile ndị Amọraịt mere si dị, bụ́ ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel.’”+