2 Ndị Eze 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha na-enyefe ego ahụ a gụrụ agụ n’aka ndị na-arụ ọrụ+ ahụ bụ́ ndị a họpụtara maka ụlọ Jehova. Ndị ahụ na-eji ya kwụọ ndị na-arụ ọrụ osisi na ndị na-ewu ihe owuwu bụ́ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova ụgwọ,
11 Ha na-enyefe ego ahụ a gụrụ agụ n’aka ndị na-arụ ọrụ+ ahụ bụ́ ndị a họpụtara maka ụlọ Jehova. Ndị ahụ na-eji ya kwụọ ndị na-arụ ọrụ osisi na ndị na-ewu ihe owuwu bụ́ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova ụgwọ,