Abụ Ọma 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ ndị na-atụ egwu Jehova ka ya na ha na-enwe mmekọrịta chiri anya,+Ọ bụkwa ya na ha na-agba ndụ, iji mee ka ha mara ọgbụgba ndụ ya.+
14 Ọ bụ ndị na-atụ egwu Jehova ka ya na ha na-enwe mmekọrịta chiri anya,+Ọ bụkwa ya na ha na-agba ndụ, iji mee ka ha mara ọgbụgba ndụ ya.+