Joshụa 24:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jọshụa na ndị Izrel wee gbaa ndụ n’ụbọchị ahụ, o nyekwara ha ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na Shikem. 2 Ihe E Mere 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha gbakwara ndụ+ na ha ga-eji obi ha dum na mkpụrụ obi ha dum chọọ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha;+ 2 Ihe E Mere 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehoyada na mmadụ niile na eze wee gbaa ndụ na ha ga-abụ ndị Jehova.+
12 Ha gbakwara ndụ+ na ha ga-eji obi ha dum na mkpụrụ obi ha dum chọọ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha;+