Diuterọnọmi 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erube nnọọ isi n’iwu+ m bụ́ ndị m na-enye unu taa wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya ma jiri obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum na-ejere ya ozi,+
13 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erube nnọọ isi n’iwu+ m bụ́ ndị m na-enye unu taa wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya ma jiri obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum na-ejere ya ozi,+