2 Ihe E Mere 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ kpọkwara ọkpụkpụ+ ndị nchụàjà ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ha.+ O wee mee ka Juda na Jeruselem dị ọcha.