-
1 Ndị Eze 13:29Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
29 Onye amụma ahụ wee bulite ozu onye nke ezi Chineke ahụ ma dọkwasị ya n’ịnyịnya ibu ahụ wee bughachi ya azụ. Onye amụma ahụ meworo agadi wee si otú a bata n’obodo nke ya ịkwara ya ákwá arịrị na ili ya.
-