2 Ndị Eze 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E mesịa, Ịlaịsha nwụrụ, ha wee lie ya.+ Ma e nwere ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ nke ndị Moab,+ bụ́ ndị na-abata mgbe niile n’ala ahụ ná mmalite afọ.
20 E mesịa, Ịlaịsha nwụrụ, ha wee lie ya.+ Ma e nwere ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ nke ndị Moab,+ bụ́ ndị na-abata mgbe niile n’ala ahụ ná mmalite afọ.