Esta 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 onye e si na Jeruselem dọrọ n’agha,+ ya na ndị a dọtara n’agha bụ́ ndị a dọọrọ ha na Jekonaya+ bụ́ eze Juda n’agha, onye Nebukadneza+ eze Babịlọn dọọrọ n’agha. Ezikiel 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’abalị ise n’ọnwa ahụ, ya bụ, n’afọ nke ise mgbe a dọrọsịịrị Eze Jehoyakin+ n’agha, Daniel 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E nwere n’etiti ha ụfọdụ n’ime ụmụ Juda, bụ́ Daniel,+ Hananaya, Mishel na Azaraya.+
6 onye e si na Jeruselem dọrọ n’agha,+ ya na ndị a dọtara n’agha bụ́ ndị a dọọrọ ha na Jekonaya+ bụ́ eze Juda n’agha, onye Nebukadneza+ eze Babịlọn dọọrọ n’agha.