24 Mgbe Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn si na Jeruselem dọrọ Jekonaya+ nwa Jehoyakim+ bụ́ eze Juda n’agha, tinyere ndị isi Juda na ndị omenkà+ na ndị na-ewu mgbidi siri ike, wee kpụrụ ha laa Babịlọn,+ Jehova gosiri m nkata abụọ mkpụrụ fig dị n’ime ha, ndị a dọsara n’ihu ụlọ nsọ Jehova.