Jeremaya 52:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa eze,+ ha wee chụkwute Zedekaya+ na mbara ọzara Jeriko; ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.+
8 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa eze,+ ha wee chụkwute Zedekaya+ na mbara ọzara Jeriko; ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.+