2 Ihe E Mere 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Sọlọmọn wee rụọ arịa+ niile dị n’ụlọ ezi Chineke na ebe ịchụàjà e ji ọlaedo mee+ na tebụl+ ndị achịcha a na-eche n’ihu Chineke na-adị n’elu ha,
19 Sọlọmọn wee rụọ arịa+ niile dị n’ụlọ ezi Chineke na ebe ịchụàjà e ji ọlaedo mee+ na tebụl+ ndị achịcha a na-eche n’ihu Chineke na-adị n’elu ha,