Jeremaya 52:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze Babịlọn wee gbuo ha+ n’ime Ribla,+ n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+ Emọs 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ‘Ọ bụ naanị unu ka m maara+ n’ime ezinụlọ niile dị n’elu ala.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka unu zaa ajụjụ maka njehie unu niile.+
27 Eze Babịlọn wee gbuo ha+ n’ime Ribla,+ n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+
2 ‘Ọ bụ naanị unu ka m maara+ n’ime ezinụlọ niile dị n’elu ala.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka unu zaa ajụjụ maka njehie unu niile.+