7 Ka oge na-aga, ndị ọchịagha niile nọ n’ala ahụ+ na ndị agha ha nụrụ na eze Babịlọn emewo Gedalaya nwa Ahaịkam onyeisi ala ahụ nakwa na o mewo ya onyeisi ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị na ụfọdụ n’ime ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha nọ n’ala ahụ, bụ́ ndị a na-adọrọghị n’agha laa Babịlọn.+