Abụ Ọma 90:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mee ka anyị ṅụrịa ọṅụ nke ga-eru ụbọchị ole i mekpara anyị ahụ́,+Bụ́ afọ ole ọdachi dakwasịrị anyị.+ Jeremaya 52:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O wee malite ịgwa ya okwu ọma, meekwa ka ocheeze ya dị elu karịa ocheeze ndị eze ndị ọzọ ya na ha nọ na Babịlọn.+
15 Mee ka anyị ṅụrịa ọṅụ nke ga-eru ụbọchị ole i mekpara anyị ahụ́,+Bụ́ afọ ole ọdachi dakwasịrị anyị.+
32 O wee malite ịgwa ya okwu ọma, meekwa ka ocheeze ya dị elu karịa ocheeze ndị eze ndị ọzọ ya na ha nọ na Babịlọn.+