Luk 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ewerela obere akpa ego, ma ọ bụ obere akpa nri,+ ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu amakụkwala+ onye ọ bụla mgbe unu na-ekele ya n’okporo ụzọ.
4 Unu ewerela obere akpa ego, ma ọ bụ obere akpa nri,+ ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu amakụkwala+ onye ọ bụla mgbe unu na-ekele ya n’okporo ụzọ.