1 Samuel 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 dọrọkwa ndị inyom+ na ndị niile bi na ya n’agha, malite n’onye kasị nta ruo n’onye kasị ukwuu. Ha egbughị onye ọ bụla, kama ha kpụụrụ ha lawa.
2 dọrọkwa ndị inyom+ na ndị niile bi na ya n’agha, malite n’onye kasị nta ruo n’onye kasị ukwuu. Ha egbughị onye ọ bụla, kama ha kpụụrụ ha lawa.