Nehemaya 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị na-emegide anyị nọkwa na-asị: “Ha agaghị ama,+ ha agaghịkwa ahụ anyị ruo mgbe anyị batara n’etiti ha, anyị ga-egbukwa ha wee kwụsị ọrụ ahụ.”
11 Ndị na-emegide anyị nọkwa na-asị: “Ha agaghị ama,+ ha agaghịkwa ahụ anyị ruo mgbe anyị batara n’etiti ha, anyị ga-egbukwa ha wee kwụsị ọrụ ahụ.”