-
Zekaraya 6:1Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 M wee lelie anya m ọzọ hụ; ma, lee! e nwere ụgbọ ịnyịnya anọ si n’agbata ugwu abụọ na-abịa, ugwu ndị ahụ bụkwa ugwu ọla kọpa.
-