2 Samuel 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nwaanyị Tekoa ahụ wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee kpọọ isiala, sị: “Biko, eze, zọpụta m!”+ Luk 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma e nwere otu nwaanyị di ya nwụrụ n’obodo ahụ, ọ nọgidekwara na-agakwuru+ ọkàikpe ahụ, na-asị, ‘Hụ na m nwetara ikpe ziri ezi n’ikpe mụ na onye iro m.’
4 Nwaanyị Tekoa ahụ wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee kpọọ isiala, sị: “Biko, eze, zọpụta m!”+
3 Ma e nwere otu nwaanyị di ya nwụrụ n’obodo ahụ, ọ nọgidekwara na-agakwuru+ ọkàikpe ahụ, na-asị, ‘Hụ na m nwetara ikpe ziri ezi n’ikpe mụ na onye iro m.’