Levitikọs 13:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ụbọchị niile o nwere ọrịa ahụ. Ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ ga-ebipụ iche. Ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu+ ka ọ ga-ebi. Diuterọnọmi 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Kpachara anya maka ihe otiti ekpenta+ ka i wee lezie anya nke ọma mee ihe niile ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-agwa gị.+ Dị nnọọ ka m nyere ha n’iwu, otú ahụ ka unu ga-elezi anya+ mee.
46 Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ụbọchị niile o nwere ọrịa ahụ. Ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ ga-ebipụ iche. Ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu+ ka ọ ga-ebi.
8 “Kpachara anya maka ihe otiti ekpenta+ ka i wee lezie anya nke ọma mee ihe niile ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-agwa gị.+ Dị nnọọ ka m nyere ha n’iwu, otú ahụ ka unu ga-elezi anya+ mee.