2 Ndị Eze 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na, ka ha nọ na-aga, na-ekwu okwu ka ha na-aga, lee! ụgbọ agha na-acha ọkụ ọkụ+ na ịnyịnya ndị na-acha ọkụ ọkụ, ha wee kewaa ha abụọ; Ịlaịja wee rịgoro n’eluigwe n’oké ifufe.+
11 O wee ruo na, ka ha nọ na-aga, na-ekwu okwu ka ha na-aga, lee! ụgbọ agha na-acha ọkụ ọkụ+ na ịnyịnya ndị na-acha ọkụ ọkụ, ha wee kewaa ha abụọ; Ịlaịja wee rịgoro n’eluigwe n’oké ifufe.+