2 Samuel 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma Ịtaị zara eze, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, dịkwa nnọọ ka onyenwe m eze dị ndụ,+ n’ebe onyenwe m eze nọ, ma ọ bụ n’ọnwụ ma ọ bụ ná ndụ, n’ebe ahụ ka ohu gị ga-anọ!”+ Ilu 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+
21 Ma Ịtaị zara eze, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, dịkwa nnọọ ka onyenwe m eze dị ndụ,+ n’ebe onyenwe m eze nọ, ma ọ bụ n’ọnwụ ma ọ bụ ná ndụ, n’ebe ahụ ka ohu gị ga-anọ!”+
24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+