Zekaraya 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “m ga-eme ka ịnyịnya+ ọ bụla nọrọ ná mgbagwoju anya, meekwa ka onye na-agba ya gbaa ara;+ m ga-eme ka anya m dị n’ebe Juda nọ,+ m ga-emekwa ka ịnyịnya niile nke ndị dị iche iche kpuo ìsì.
4 N’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “m ga-eme ka ịnyịnya+ ọ bụla nọrọ ná mgbagwoju anya, meekwa ka onye na-agba ya gbaa ara;+ m ga-eme ka anya m dị n’ebe Juda nọ,+ m ga-emekwa ka ịnyịnya niile nke ndị dị iche iche kpuo ìsì.