Luk 24:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ka ọ nọ na-agọzi ha, e kewapụrụ ya n’ebe ha nọ, e wee malite ibuli ya gaa n’eluigwe.+ Ndị Hibru 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ihe ịrụ ụka ọ bụla adịghị ya na onye ka ukwuu+ gọziri onye nke nta.