Ilu 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ị ga-eji ezi ntụziaka buo agha gị,+ ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-emekwa ka e nwee nzọpụta.+ Ekliziastis 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na mmadụ+ adịghị ama oge ya.+ Dị nnọọ ka azụ̀ e ji ụgbụ ọjọọ+ jide, dịkwa ka nnụnụ a nwụdere n’ọnyà,+ otú ahụ ka a na-amata ụmụ mmadụ n’ọnyà n’oge ọdachi,+ mgbe ọ na-adakwasị ha na mberede.+
12 N’ihi na mmadụ+ adịghị ama oge ya.+ Dị nnọọ ka azụ̀ e ji ụgbụ ọjọọ+ jide, dịkwa ka nnụnụ a nwụdere n’ọnyà,+ otú ahụ ka a na-amata ụmụ mmadụ n’ọnyà n’oge ọdachi,+ mgbe ọ na-adakwasị ha na mberede.+