1 Ndị Eze 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze Rehoboam wee were ọla kọpa rụọ ọta iji dochie ha, o wee nyefee ha n’aka ndị isi ndị ọgba ọsọ,+ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ụlọ eze.+
27 Eze Rehoboam wee were ọla kọpa rụọ ọta iji dochie ha, o wee nyefee ha n’aka ndị isi ndị ọgba ọsọ,+ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ụlọ eze.+