Jọn 11:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Nwoke ahụ nwụrụ anwụ wee buru ákwà e kere ya n’ụkwụ na n’aka pụta,+ e kekwara ya ákwà n’ihu. Jizọs sịrị ha: “Tọpụnụ ya ákwà ma hapụ ya ka ọ laa.” Ndị Hibru 11:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ndị inyom nwetaghachiri ndị ha nwụrụ anwụ site ná mbilite n’ọnwụ;+ ma e mekpọrọ ndị ọzọ ọnụ n’ihi na ha ekweghị ka e jiri ihe mgbapụta ọ bụla tọhapụ ha, ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ ka mma.
44 Nwoke ahụ nwụrụ anwụ wee buru ákwà e kere ya n’ụkwụ na n’aka pụta,+ e kekwara ya ákwà n’ihu. Jizọs sịrị ha: “Tọpụnụ ya ákwà ma hapụ ya ka ọ laa.”
35 Ndị inyom nwetaghachiri ndị ha nwụrụ anwụ site ná mbilite n’ọnwụ;+ ma e mekpọrọ ndị ọzọ ọnụ n’ihi na ha ekweghị ka e jiri ihe mgbapụta ọ bụla tọhapụ ha, ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ ka mma.